Ọnụ Ọgụgụ 29:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya nakwa àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
16 wetakwa otu nwa ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, àjà ọka ya nakwa àjà ihe ọṅụṅụ ya.+