3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+
5 tinyere otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa+ ntụ ọka* e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà ọka+ nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv;+
7 ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,+ a ga-eji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ otu nwa ebule n’àjà.+ Wụpụrụ Jehova àjà ihe ọṅụṅụ nke bụ́ mmanya na-egbu egbu+ n’ebe nsọ ya.