Ọnụ Ọgụgụ 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee si na Ramesis+ kwalie n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ Kpọmkwem n’ụbọchị na-esote ụbọchị ememme ngabiga,+ ụmụ Izrel weliri aka ha elu pụọ n’ihu ndị Ijipt dum.+
3 Ha wee si na Ramesis+ kwalie n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ Kpọmkwem n’ụbọchị na-esote ụbọchị ememme ngabiga,+ ụmụ Izrel weliri aka ha elu pụọ n’ihu ndị Ijipt dum.+