Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+