Diuterọnọmi 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+“Ka onye Jehova hụrụ n’anya+ biri n’akụkụ ya n’obi iru ala,+Ka ya onwe ya na-echebe ya ogologo ụbọchị niile,+Ọ ga-ebikwa n’agbata ubu ya abụọ.”+
12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+“Ka onye Jehova hụrụ n’anya+ biri n’akụkụ ya n’obi iru ala,+Ka ya onwe ya na-echebe ya ogologo ụbọchị niile,+Ọ ga-ebikwa n’agbata ubu ya abụọ.”+