Joshụa 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-ebikwa n’obodo ahụ ruo mgbe ọ ga-eguzo n’ihu nzukọ ka e kpee ya ikpe,+ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà+ nọ n’oge ahụ nwụrụ. Ọ bụ mgbe ahụ ka onye ahụ gburu mmadụ ga-alọghachi,+ ọ ga-abakwa n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya, n’obodo ahụ o si gbapụ.’”
6 Ọ ga-ebikwa n’obodo ahụ ruo mgbe ọ ga-eguzo n’ihu nzukọ ka e kpee ya ikpe,+ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà+ nọ n’oge ahụ nwụrụ. Ọ bụ mgbe ahụ ka onye ahụ gburu mmadụ ga-alọghachi,+ ọ ga-abakwa n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya, n’obodo ahụ o si gbapụ.’”