Ndị Ikpe 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova wee hapụ mba ndị a ka ha nọrọ, o wee ghara ịchụpụ ha ngwa ngwa,+ o nyefeghịkwa ha n’aka Jọshụa.
23 Jehova wee hapụ mba ndị a ka ha nọrọ, o wee ghara ịchụpụ ha ngwa ngwa,+ o nyefeghịkwa ha n’aka Jọshụa.