Rut 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka oge na-aga, Rut, bụ́ nwaanyị Moab, sịrị Neomi: “Biko, ka m gaa n’ubi tụtụkọta oko ọka e wefọrọ ewefọ,+ m ga na-eso onye ọ bụla nke ihe m ga-amasị ya n’azụ.” O wee sị ya: “Gawa, nwa m.” Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ṅomie, p. 39-40 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 27-283/1/2005, p. 27
2 Ka oge na-aga, Rut, bụ́ nwaanyị Moab, sịrị Neomi: “Biko, ka m gaa n’ubi tụtụkọta oko ọka e wefọrọ ewefọ,+ m ga na-eso onye ọ bụla nke ihe m ga-amasị ya n’azụ.” O wee sị ya: “Gawa, nwa m.”