2 Samuel 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, lee, ha batara n’etiti ụlọ ahụ dị ka à ga-asị na ha bịara ikporo ọka wit, wee maa ya mma n’afọ;+ Rikab na Beana+ nwanne ya nwoke wee gbapụ n’enweghị onye hụrụ ha.
6 Ma, lee, ha batara n’etiti ụlọ ahụ dị ka à ga-asị na ha bịara ikporo ọka wit, wee maa ya mma n’afọ;+ Rikab na Beana+ nwanne ya nwoke wee gbapụ n’enweghị onye hụrụ ha.