2 Samuel 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ikpeazụ, ha buteere Devid isi Ish-boshet+ n’ime Hibrọn wee sị eze: “Lee isi Ish-boshet nwa Sọl onye iro gị,+ bụ́ onye chọworo mkpụrụ obi gị;+ ma Jehova na-abọrọ onyenwe m eze ọbọ+ taa n’ahụ́ Sọl na ụmụ ya.”
8 N’ikpeazụ, ha buteere Devid isi Ish-boshet+ n’ime Hibrọn wee sị eze: “Lee isi Ish-boshet nwa Sọl onye iro gị,+ bụ́ onye chọworo mkpụrụ obi gị;+ ma Jehova na-abọrọ onyenwe m eze ọbọ+ taa n’ahụ́ Sọl na ụmụ ya.”