1 Samuel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee si na Nayọt nke dị na Rema gbapụ.+ Otú ọ dị, ọ bịara kwuo n’ihu Jọnatan, sị: “Gịnị ka m mere?+ Gịnị ka m mejọrọ, gịnịkwa bụ mmehie m mere nna gị, n’ihi na ọ na-achọ mkpụrụ obi m?” 1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ 1 Samuel 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee na-atụ egwu n’ihi na Sọl abịawo ịchọ mkpụrụ obi Devid mgbe ọ nọ n’ala ịkpa Zif nke dị na Horesh.+
20 Devid wee si na Nayọt nke dị na Rema gbapụ.+ Otú ọ dị, ọ bịara kwuo n’ihu Jọnatan, sị: “Gịnị ka m mere?+ Gịnị ka m mejọrọ, gịnịkwa bụ mmehie m mere nna gị, n’ihi na ọ na-achọ mkpụrụ obi m?”
15 Devid wee na-atụ egwu n’ihi na Sọl abịawo ịchọ mkpụrụ obi Devid mgbe ọ nọ n’ala ịkpa Zif nke dị na Horesh.+