1 Samuel 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+ 1 Samuel 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Sọl wee na-atụkwu egwu n’ihi Devid, Sọl wee bụrụ onye iro Devid mgbe niile.+ 1 Samuel 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ihe Devid dị Jọnatan nwa Sọl mma nke ukwuu.+ Ya mere, Jọnatan gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, nọrọ n’ebe zoro ezo, zookwa ezo.+
11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+
2 Ma ihe Devid dị Jọnatan nwa Sọl mma nke ukwuu.+ Ya mere, Jọnatan gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, nọrọ n’ebe zoro ezo, zookwa ezo.+