1 Ihe E Mere 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl na ụmụ ya atọ wee si otú a nwụọ,+ ndị ụlọ ya niile nwụkọtara ọnụ.