1 Ihe E Mere 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’echi ya na mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị+ ndị e gburu egbu ihe ha yi, ha hụrụ Sọl na ụmụ ya ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+
8 O wee ruo n’echi ya na mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị+ ndị e gburu egbu ihe ha yi, ha hụrụ Sọl na ụmụ ya ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+