1 Ihe E Mere 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara Izrel dum ozugbo gafee Jọdan wee bịakwute ha ma hazie onwe ha n’usoro ibuso ha agha.+ Mgbe Devid pụtara ibuso ndị Siria agha, ha malitere ibuso ya agha.
17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara Izrel dum ozugbo gafee Jọdan wee bịakwute ha ma hazie onwe ha n’usoro ibuso ha agha.+ Mgbe Devid pụtara ibuso ndị Siria agha, ha malitere ibuso ya agha.