2 Ihe E Mere 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Sọlọmọn wee na-enweta ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya agha, o wee nwee otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị anọ nakwa puku ịnyịnya agha iri na puku abụọ.+ O wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.
14 Sọlọmọn wee na-enweta ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya agha, o wee nwee otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị anọ nakwa puku ịnyịnya agha iri na puku abụọ.+ O wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.