2 Ihe E Mere 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ọ bụ n’ụmụ ha ndị nọchiri ha n’ala ahụ mgbe ha nwụsịrị, bụ́ ndị ụmụ Izrel na-ekpochapụghị,+ ka Sọlọmọn si enweta+ ndị ikom ọ na-amanye ịrụ ọrụ ruo taa.+
8 ọ bụ n’ụmụ ha ndị nọchiri ha n’ala ahụ mgbe ha nwụsịrị, bụ́ ndị ụmụ Izrel na-ekpochapụghị,+ ka Sọlọmọn si enweta+ ndị ikom ọ na-amanye ịrụ ọrụ ruo taa.+