2 Ihe E Mere 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wukwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu Juda, ka o wee mee ka ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ nakwa ka o wee dufuo Juda.+
11 O wukwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu Juda, ka o wee mee ka ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ nakwa ka o wee dufuo Juda.+