2 Ihe E Mere 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Izrel ndị bịara Jeruselem wee jiri oké ọṅụ+ mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa; ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ jikwa ngwá egwú ndị na-ada ụda na-enye Jehova otuto kwa ụbọchị, ee, ha na-enye Jehova otuto.+
21 Ụmụ Izrel ndị bịara Jeruselem wee jiri oké ọṅụ+ mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa; ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ jikwa ngwá egwú ndị na-ada ụda na-enye Jehova otuto kwa ụbọchị, ee, ha na-enye Jehova otuto.+