2 Ihe E Mere 30:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Izrel ndị bịara Jeruselem wee jiri ezigbo ọṅụ mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko+ ụbọchị asaa.+ Ndị Livaị na ndị nchụàjà nọkwa na-eto Jehova kwa ụbọchị. Ha nọ na-akụsi egwú ike, na-eto Jehova.+
21 Ndị Izrel ndị bịara Jeruselem wee jiri ezigbo ọṅụ mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko+ ụbọchị asaa.+ Ndị Livaị na ndị nchụàjà nọkwa na-eto Jehova kwa ụbọchị. Ha nọ na-akụsi egwú ike, na-eto Jehova.+