3 N’afọ nke asatọ nke ọchịchị ya, mgbe ọ ka bụ nwata,+ ọ malitere ịchọ+ Chineke Devid nna nna ya. N’afọ nke iri na abụọ, ọ malitekwara ikpochapụ+ ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi dị nsọ+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na Juda na Jeruselem.