Nehemaya 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ọ bụ Matanaya+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye nduzi abụ otuto,+ ji ekpere na-enye otuto,+ Bakbọkaya bụkwa onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, tinyere Abda nwa Shamua nwa Gelal+ nwa Jedutọn.+
17 ọ bụ Matanaya+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye nduzi abụ otuto,+ ji ekpere na-enye otuto,+ Bakbọkaya bụkwa onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, tinyere Abda nwa Shamua nwa Gelal+ nwa Jedutọn.+