Nehemaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye na-elekọta+ ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka+ nwa Esaf,+ bụ́ ndị na-abụ abụ,+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke. Nehemaya 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.
22 Onye na-elekọta+ ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka+ nwa Esaf,+ bụ́ ndị na-abụ abụ,+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke.
25 Matanaya+ na Bakbọkaya, Obedaya, Meshọlam, Talmọn, Akọb,+ nọ na-eche nche dị ka ndị nche ọnụ ụzọ ámá,+ ya bụ, otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ụlọ nkwakọba ihe nke ọnụ ụzọ ámá.