Nehemaya 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya.
14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya.