Abụ Ọma 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụkwụ m ga-eguzo n’ebe dị larịị;+M ga-agọzi Jehova n’etiti ìgwè ndị zukọrọ ọnụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:12 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10