Abụ Ọma 68:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ndị nwetara ndụ site n’Isi Iyi nke Izrel, gọzienụ Chineke, bụ́ Jehova,+N’etiti ìgwè zukọrọ ọnụ.+ Abụ Ọma 107:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ka ha tookwa ya n’ebe ndị mmadụ gbakọtara;+Ka ha tookwa ya n’etiti ndị okenye zukọrọ ọnụ.+ Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+
26 Unu ndị nwetara ndụ site n’Isi Iyi nke Izrel, gọzienụ Chineke, bụ́ Jehova,+N’etiti ìgwè zukọrọ ọnụ.+
111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+