Abụ Ọma 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụkwụ m ga-eguzo n’ebe dị larịị;+M ga-agọzi Jehova n’etiti ìgwè ndị zukọrọ ọnụ.+ Abụ Ọma 107:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ka ha tookwa ya n’ebe ndị mmadụ gbakọtara;+Ka ha tookwa ya n’etiti ndị okenye zukọrọ ọnụ.+