Abụ Ọma 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+
6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+