Abụ Ọma 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ana m asị: “A sị nnọọ na m nwere nku dị ka nduru!+M ga-efepụ gaa biri n’ebe ọzọ.+