Abụ Ọma 139:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na mụ epuo nku+ nke chi ọbụbọ,Ka m wee biri n’oké osimiri kasị dị anya,+ Mkpughe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+
9 Ọ bụrụ na mụ epuo nku+ nke chi ọbụbọ,Ka m wee biri n’oké osimiri kasị dị anya,+ Mkpughe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+
14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+