Abụ Ọma 65:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+ Aịzaya 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+ Aịzaya 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ga-eti mkpu ọṅụ n’olu dara ụda. Ha ga-esi n’ebe oké osimiri dị tisie mkpu ọṅụ ike n’ihi ịdị ebube nke Jehova.+
5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+
11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+
14 Ha ga-eti mkpu ọṅụ n’olu dara ụda. Ha ga-esi n’ebe oké osimiri dị tisie mkpu ọṅụ ike n’ihi ịdị ebube nke Jehova.+