Abụ Ọma 62:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ruo ole mgbe ka unu ga na-awakpo onye unu ga-egbu?+Unu niile yiri mgbidi chọrọ ịda ada, mgbidi e ji nkume wuo nke a na-akwa aka ka ọ daa.+
3 Ruo ole mgbe ka unu ga na-awakpo onye unu ga-egbu?+Unu niile yiri mgbidi chọrọ ịda ada, mgbidi e ji nkume wuo nke a na-akwa aka ka ọ daa.+