Abụ Ọma 72:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya dịrị ndụ,+ ka e nyekwa ya ụfọdụ n’ime ọlaedo Shiba.+Ka a na-ekpekwa ekpere n’ihi ya mgbe niile;Ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ogologo ụbọchị dum.+
15 Ya dịrị ndụ,+ ka e nyekwa ya ụfọdụ n’ime ọlaedo Shiba.+Ka a na-ekpekwa ekpere n’ihi ya mgbe niile;Ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ogologo ụbọchị dum.+