Abụ Ọma 86:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 86:14 Ụlọ Nche,12/15/1992, p. 17
14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+