Abụ Ọma 137:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 137 N’akụkụ osimiri Babịlọn+—n’ebe ahụ ka anyị nọdụrụ ala.+Anyị kwakwara ákwá mgbe anyị chetara Zayọn.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 137:1 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 139-140, 145
137 N’akụkụ osimiri Babịlọn+—n’ebe ahụ ka anyị nọdụrụ ala.+Anyị kwakwara ákwá mgbe anyị chetara Zayọn.+