Ekliziastis 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Akpọkwara m ndụ asị,+ n’ihi na ọrụ a rụworo n’okpuru anyanwụ bụ ọrụ ahụhụ dị ka m si ele ihe anya,+ n’ihi na ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+
17 Akpọkwara m ndụ asị,+ n’ihi na ọrụ a rụworo n’okpuru anyanwụ bụ ọrụ ahụhụ dị ka m si ele ihe anya,+ n’ihi na ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+