Abụ Solomọn 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ntì ya yiri ala ubi a kọrọ akọ nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ bụ́ ụlọ elu nke ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru. Egbugbere ọnụ ya bụ okooko lili, nke mmanụ mea si na ya na-atasị.+
13 Ntì ya yiri ala ubi a kọrọ akọ nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ bụ́ ụlọ elu nke ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru. Egbugbere ọnụ ya bụ okooko lili, nke mmanụ mea si na ya na-atasị.+