Abụ Solomọn 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Agbadara m n’ubi+ osisi ụkpa,* ka m hụ ifuru ndị mara na ndagwurugwu,+ ka m hụ ma osisi vaịn ò puola, ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+
11 “Agbadara m n’ubi+ osisi ụkpa,* ka m hụ ifuru ndị mara na ndagwurugwu,+ ka m hụ ma osisi vaịn ò puola, ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+