Abụ Solomọn 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs. Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 20
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs.