Aịzaya 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihere ga-eme ndị na-eji ogho e tiri eti+ arụ ọrụ; ihere ga-emekwa ndị na-ekwe ákwà ọcha.