Aịzaya 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ekpugheworo m,+ sị: “‘Ruo mgbe unu nwụrụ,+ a gaghị ekpuchiri unu njehie a,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:14 Amụma Aịsaịa I, p. 238
14 Jehova ekpugheworo m,+ sị: “‘Ruo mgbe unu nwụrụ,+ a gaghị ekpuchiri unu njehie a,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.”