13 Onye na-eji osisi atụ́ ihe esetịwo eriri e ji atụ̀ ihe. Ọ na-eji nzụ uhie ese otú ọ ga-adị. Ọ na-eji ihe e ji akpụcha osisi arụ ya. Ọ na-eji mkpịsị ígwè ese otú ọ ga-adị. O wee mee ka o yie mmadụ,+ mee ka ọ maa mma dị ka mmadụ, o wee debe ya n’ụlọ.+