-
Aịzaya 66:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 “Onye na-egbu oké ehi dị m ka onye na-egbu mmadụ.+ Onye ji atụrụ na-achụ àjà dị m ka onye na-agbaji nkịta olu.+ Onye ji onyinye na-achụ àjà dị m ka onye ji ọbara ézì achụ àjà!+ Onye na-esure frankinsens n’ọkụ ka ọ bụrụ ihe ncheta+ dị m ka onye ji okwu anwansi na-agọzi mmadụ.+ Ọ bụkwa ha họọrọ ụzọ ha, ihe arụ ha na-atọkwa mkpụrụ obi ha ụtọ.+
-