Jeremaya 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.
28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.