Jeremaya 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+
29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+