Jeremaya 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, biko, nụrụ ihe a m na-ekwu ná ntị gị nakwa ná ntị ndị a niile.+