Jeremaya 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+
21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+