Jeremaya 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ wee ṅụọrọ ha na ndị agha ha iyi,+ sị: “Unu atụla egwu ijere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jewere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.+
9 Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ wee ṅụọrọ ha na ndị agha ha iyi,+ sị: “Unu atụla egwu ijere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jewere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.+