Ezikiel 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Mee agbụ ígwè,+ n’ihi na ala a ejupụtawo n’ikpe mwụfu ọbara,+ obodo a ejupụtawokwa n’ime ihe ike.+
23 “‘Mee agbụ ígwè,+ n’ihi na ala a ejupụtawo n’ikpe mwụfu ọbara,+ obodo a ejupụtawokwa n’ime ihe ike.+