Ezikiel 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! A ga-atụnye ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+ Ọkụ ahụ ga-ere isi ya abụọ, etiti ya achanwụọkwa.+ À ga-eji ya arụ ọrụ ọ bụla?
4 Lee! A ga-atụnye ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+ Ọkụ ahụ ga-ere isi ya abụọ, etiti ya achanwụọkwa.+ À ga-eji ya arụ ọrụ ọ bụla?